Nti mmadu bu mkpagara-ahu eji ege nti uka taa amata ihe mmadu n'ekwu, ma ihe n'emee n'uwa. Imerime mmadu na anumanu nwere nti. Nk'ozo dika agwo na grasshopper enweghi.