Jump to content

Radwa Sherif

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mmeghari kemgbe 14:06, 2 Eprel 2024 si n'aka Sayvhior (ṅkátá | mmetara)
(ndịịche) Orübà di kwa nke ichié | Orübà nke ubwa (ndịịche) | Orübà di kwa ohúrù → (ndịịche)

 

Radwa Sherif
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie

Radwa Sherif (amụrụ ya n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Febụwarị nke afọ 1998 na Cairo) bụ onye Egypt na-atu bọọlụ nke na-atu maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Mba Egypt nakwa Sporting Club di na mba Egypt .[1]

Ihe ndị dị mkpa n'ọrụ ya

Ndị otu Mba

  • Na 2023 FIBA Women's AfroBasket, ọ gbara egwuregwu ato, na-enweta akara 2.7, 5.3 rebounds, 0.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke ise. [2]
  • N'oge asọmpi AfroBasket nke ụmụ nwanyị nke FIBA nke afọ 2023, ọ sonyere n'egwuregwu ise, na-enweta akara 8.6, 3.6 rebounds, 0.4 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 8.2.
  • Na 2021 FIBA Women's Afrobasket - Qualifiers - Zone 5, ọ gbara egwuregwu ano, na-enweta nkezi points abuo, 2.5 rebounds, 0.3 assists, na arụmọrụ nke 1.8.
  • Na 2017 FIBA Women's Afrobasket, ọ gbara egwuregwu iri na abụọ, na-enweta akara 3.9, 2.8 rebounds, 0.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke ano.
  • N'ozuzu, ngụkọta nke ọ na-enweta maka ọkwa ndị isi otu mba bụ akara 4.3, 3.6 rebounds, 0.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 4.8.

Ndị Ntorobịa Mba

  • Na 2017 FIBA U19 Women's Basketball World Cup, ọ gbara egwuregwu asaa, na-enweta nkezi 9.9, 8.4 rebounds, 0.7 assists, na arụmọrụ nke 9.3.
  • N'oge Afrobasket U18 Women nke afọ 2016, ọ gbara egwuregwu isii, na-enweta akara 10, 8.5 rebounds, 1.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 12.8.
  • Na 2015 FIBA U19 Women's World Championship, ọ gbara egwuregwu abụọ, na-eme nkezi otu akara, 1.5 rebounds, 0 assists, na ọkwa arụmọrụ nke -1.5.
  • Na 2014 FIBA U17 World Championship for Women, ọ gbara egwuregwu anọ, na-enweta nkezi 0 points, 0 rebounds, 0 assists, na arụmọrụ nke -0.5.
  • N'oge 2013 FIBA Africa U16 Championship for Women, ọ gbara egwuregwu isii, na-enweta nkezi 7.3, 5.5 rebounds, 0.8 assists, na arụmọrụ nke 11.2.
  • N'ozuzu, ngụkọta nke ndị ntorobịa ya maka ọkwa ndị otu mba bụ 6.4, 5.4 rebounds, 0.7 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 7.3.

Edensibia

  1. Radwa Salem Ahmed Sherif - Player Profile (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-29.
  2. Radwa Sherif (Sherif R.) - Player Profile - Basketball24.com (en). www.basketball24.com. Retrieved on 2024-03-29.