Jump to content

Kunle Odunlami

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kunle Odunlami
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya5 Maachị 1990 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012 Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
so na2014 FIFA World Cup Dezie

Kunle Odunlami (amuru n'ubochi 5 n'ọnwa Maachị n'afọ 1990) bu onye okachamara n'egwuregwu bọọlụ Naijiria, onye na-egwu egwu dịka onye mgbachitere Gokulam Kerala FC . [1]

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Jenụwarị n'afọ 2014, onye nchịkwa Stephen Keshi, kpọrọ ya òkù ka ọ sonyeere ndị otu egwuregwu bọọlụ mba Naijiria maka otu Asompi Mba Afrịka 2014 [1] ebe ọ malitere egwuregwu ọ bụla wee bụrụ okacha mma nke XI na asọmpi ahụ ma ndị otu nweta nnoro nke atọ.

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Mihai Roman, Victor Astafei si Kunle Odunlami au efectuat primul antrenament cu FC Botosani!. stiri.botosani.ro. Retrieved on 20 July 2016.