Poussi
Appearance
Poussi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha n'asụsụ obodo | بوسي |
Aha ọmụmụ | صافيناز مصطفى محمد قدري |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Novemba 1953 |
Ebe ọmụmụ | Cairo |
nwanne | Noura Qadry |
Dị/nwunye | Nour El-Sherif |
nwa | Mai Nour El Sherif |
Asụsụ obodo | Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Cairo University |
Poussi, Poussy ma ọ bụ Boussy (Arabic) ezigbo aha Safenaz Moustafa Adry (amụrụ na 26 Nọvemba 1953) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri a mụrụ na Cairo.[1]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Shey Min El Khouf (A Taste of Fear, 1969) (Arabic)
- Al Amaleqa ("Ndị dike", 1974) (Arabic: )
- Lyaly Lan Taaood ("Nights that never return ", 1974) (Arabic)
- Al Dahaya ("Ndị ahụ nwụrụ", 1975) (Arabic)
- Sana Ola Hobb ("Afọ mbụ n'ịhụnanya", (1976) (Arabic)
- Seqan Fel Wahl (1976) (Arabic)
- Qwtta Ala Nar ("A cat on fire", 1977) (Arabic)
- Laenet Al Zaman ("Ọbụ ọnụ nke oge", 1979)
- Al Aasheqa ("Onye hụrụ n'anya", 1980) (Arabic)
- Habibi Daeman ("Ịhụnanya ebighi ebi m", 1980) (Arabic)
- Fottowat Boulak (1981).
- Fettowat Al Gabal (1982).
- Marzooka (1983), (Arabic)
- Al Zammar (1984).
- Al Shaytan Youghanny (1984).
- Fettewwet Al Nas Al Ghalaba (1984).
- Seraa Al Ayyam (1985).
- Al Zeyara Al Akheera ("Nleta ikpeazụ"), 1986) (Arabic)
- Saat Al Fazaa (1986).
- Al Amaleyya 42 (1987).
- Ragol Fe Fakh Al Nasaa (1987).
- Lebet Al Kobar (1987).
- Al Kammasha (1988).
- Zaman Hatem Zahran (1988).
- Shayateen Al Madina (1991).
- Ibn Al Gabal (1992).
- Leabet Al Entqam (1992).
- Karawana (1993).
- Al Aasheqan ("Ndị Ịhụnanya Abụọ" , 2000) (Arabic)
- Al Lahazat Allaty Ekhtafet (2001).
"Ahla Lahtha" (Oge kachasị mma) 2021
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Poussi na Shoubra, Cairo nye nne na nna Ijipt. Nne nne ya bụ onye si n'agbụrụ ndị Turkey.
Ọ lụrụ onye Egypt a ma ama na-eme ihe nkiri Nour El Sherief na 1972 ma mụọ ụmụ nwanyị abụọ, otu n'ime ha bụkwa onye na-eme ihe nkiri ma pụta n'ọtụtụ usoro telivishọn n'akụkụ nna ya mana ọ gara n'ihu n'otu ọrụ ahụ. Ya na Nour El Sherief gbara alụkwaghịm na 2006 wee lụọ di ọzọ na 2015.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]