Jump to content

Toni-Ann Singh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Singh

 

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Singh na Morant Bay, Jamaica. Ọ bụ onye Dougla, nne ya bụ onye Afro-Jamaican, nna ya bụ onye Indo-Jamaican.[1]

Ezinụlọ ya kwagara na United States mgbe Singh dị afọ itoolu, biri na Florida.[2] Ọ gara Mahadum Steeti Florida dị na Tallahassee, ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na nzere na Ọmụmụ ụmụ nwanyị na nkà mmụta akparamàgwà mmadụ.[3]   [<span title="This claim needs references to better sources. (September 2020)">better<span typeof="mw:Entity"> </span>source<span typeof="mw:Entity"> </span>needed</span>]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Miss Jamaica uwa 2019[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2019, Singh meriri Miss Jamaica World 2019. Mgbe nke ahụ gasịrị, Singh nwetara ikike ịnọchite anya Jamaica na Miss World 2019. [4]

Miss ụwa 2019[dezie | dezie ebe o si]

  Singh hapụrụ London na Nọvemba 2019, iji sonye na mmemme Miss Uwa tupu asọmpi. Singh nọ n'elu iri anọ nke asọmpi onye ngosi elu wee merie asọmpi onyinye ,nke nyere ya ohere ịbanye n'ime iri anọ Kacha elu e mere ngwụcha miss ụwa 2019 na 14 Disemba na ExCel London ebe Singh gbagoro site n'elu nke iri anọ ruo n'elu nke iri na abụọ nakwa nke kacha nu ruo na élú ise

N'oge ajụjụ ise kngwụcha achasuwa na azers Morgan jụrụ ya - "Gịnị mere ị ga-eji merie ahairi anọ ss World 2iri na abuo9?", Singh zara, sị:   A jụrụ ya, "Ònye bụ nwanyị kachasị akpali akpali n'ụwa maka gị?", Singh zara, sị:   Na ngwụcha ihe omume ahụ, onye mmeri gara aga Vanessa Ponce nke Mexico kpuwere ya okpueze Miss World 2019. Onye nke abụọ bụ Ophély Mézino nke France na onye nke abụọ bụ Suman Rao nke India.[5]

Singh bụ onye Jamaica nke anọ nwere aha ahụ, nke ikpeazụ bụ Lisa Hanna bụ onye e chiri okpueze Miss World 1993, na nwanyị ojii mbụ meriri Miss World kemgbe Agbani Darego nke Nigeria meriri Miss ụwa 2001. [6] [7][8] Mmeri ya mekwara ka 2019 bụrụ afọ mbụ ụmụ nwanyị ojii meriri abụọ n'ime asọmpi ịma mma mba ụwa Big Four, mgbe Zozibini Tunzi ghọrọ nwanyị ojii mbụ nke South Africa meriri Miss Universe. [9][10]

N'oge ọchịchị ya dị ka Miss World, ọ biri na England wee gaa Indonesia, [11] Nepal, [12] Puerto Rico, [13] USA, [14] Mauritius, [15] Ndida Afrika, [4] na Jamaika.[16][17]

Ebe mụ si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Tusing (15 December 2019). Who is Miss World 2019 Toni-Ann Singh?. Gulf News. Retrieved on 16 December 2019.
  2. Toni-Ann Singh, Miss World 2019: 5 Fast Facts You Need to Know. Heavy (14 December 2019). Retrieved on 14 December 2019.
  3. Jamaica. Miss World. Retrieved on 14 December 2019.
  4. Jamaica's Toni-Ann Singh is Miss World 2019. Rappler (14 December 2019). Retrieved on 14 December 2019.
  5. Miss World 2019 winner is Miss Jamaica Tony-Ann Singh, India's Suman Rao is second runner-up. India Today (14 December 2019). Retrieved on 14 December 2019.
  6. Miss Jamaica crowned Miss World 2019 in London. Jamaica Observer. Retrieved on 14 December 2019.
  7. Nambiar (14 December 2019). Miss World 2019: Toni-Ann Singh from Jamaica takes home the crown. Meaww.com. Retrieved on 14 December 2019.
  8. Coetzee (14 December 2019). Jamaica's Toni-Ann Singh crowned Miss World 2019. Channel 24. Retrieved on 14 December 2019.
  9. "Miss Jamaica crowned Miss World 2019", 15 December 2019. Retrieved on 16 December 2019.
  10. Zaveri. "Black Women Now Hold Crowns in 5 Major Beauty Pageants", The New York Times, 15 December 2019. Retrieved on 16 December 2019.
  11. Miss World 2019 Toni Ann-Singh Tiba di Indonesia, Tidak Sabar Ingin Cicipi Nasi Goreng (17 February 2020). Retrieved on 17 February 2020.
  12. Miss World 2019 Toni-Ann Singh arrives in Nepal. Retrieved on 2020-03-05.
  13. Toni-Ann Singh visits the venue of the 70th edition of the Miss World pageant!. Retrieved on 5 May 2021.
  14. Miss World Toni Ann Singh visits Chicago (27 February 2020). Retrieved on February 28, 2020.
  15. Miss World 2019, Toni-Ann Singh visits Mauritius. Retrieved on 25 January 2020.
  16. Reigning Miss World Toni-Ann Singh coming to Cape Town for Miss South Africa. Retrieved on 14 October 2021.
  17. PHOTOS: Miss World Toni-Ann Singh Arrives in Jamaica. Retrieved on 21 December 2019.