Jump to content

Radwa Sherif: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Ekere na itugharị ihụakwụkwọ nke a "Radwa Sherif"
Tags: [[1]] [[MidiaWiki:Cx-nkowapagelink|NtugharịỌdịnaya]]
Ekere na itugharị ihụakwụkwọ nke a "Radwa Sherif"
Tags: [[1]] [[MidiaWiki:Cx-nkowapagelink|NtugharịỌdịnaya]]
 
Ahiri 1: Ahiri 1:
 {{Databox}}
 


'''Radwa Sherif''' (amụrụ ya n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Febụwarị nke afo 1998 na obodo Cairo) bụ onye Egypt na-atu bọọlụ nke na-agba maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị mba Egypt nakwa Sporting Club di na Egypt. Ọ dị 6 feet 1 inch n'ogologo (184cm). Ọ na-egwuri egwu maka Al Gezira, <ref>{{Cite web|author=Eurobasket|title=Al Gezira Cairo basketball, News, Roster, Rumors, Stats, Awards, Transactions, Details-afrobasket|url=https://www.eurobasket.com/index.aspx|accessdate=2024-04-15|work=Eurobasket LLC}}</ref> Cairo. <ref>{{Cite web|title=FIBA.basketball|url=https://www.fiba.basketball/womensafrobasket/2023/qualifiers/player/Radwa-Salem-Ahmed-Sherif|accessdate=2024-04-15|work=FIBA.basketball|language=en}}</ref><ref name=":0">{{Cite web|author=Eurobasket|title=Radwa Sherif, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket|url=https://www.eurobasket.com/index.aspx|accessdate=2024-04-15|work=Eurobasket LLC}}</ref> Radwa Sherif bụ nwa afọ nke 6th of October City, Giza Governorate, nke di na mba Egypt.<ref>{{Cite web|title=Radwa Salem Ahmed Sherif|url=https://play.fiba3x3.com/players/4e578d3b-5028-4e1b-8eef-261e82efcf33|accessdate=2024-04-15|work=play.fiba3x3.com}}</ref>
Radwa Sherif (amuru 1 Febrụwarị 1998 na Cairo) bu onye egwuregwu basketball Egypt nke na-egwu otu egwuregwu basketball nke ndi nwanyi Egypt na kwa Sporting Club na Egypt.  Ọ dị 6 ụkwụ 1 inch n'ogologo (184cm).  Ọ na-egwu maka Al Gezira, [1] Cairo.[2] [3]  Radwa Sherif bụ onye 6th nke October City, [4]Giza Governorate, Egypt.


== Atụmatụ ọrụ ==
== Ihe ndị dị mkpa n'ọrụ ya ==


=== National otu Senior. <ref name=":0">{{Cite web|author=Eurobasket|title=Radwa Sherif, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket|url=https://www.eurobasket.com/index.aspx|accessdate=2024-04-15|work=Eurobasket LLC}}</ref> <ref>{{Cite web|title=Radwa Sherif (Sherif R.) - Player Profile - Flashscore.com.ng|url=https://www.flashscore.com.ng/player/sherif-radwa/zeQNUAJ5/|accessdate=2024-04-15|work=www.flashscore.com.ng|language=en-NG}}</ref> <ref>{{Cite web|title=Radwa Sherif - Basketball player profile & career statistics - Global Sports Archive|url=https://ar.globalsportsarchive.com/people/basketball/radwa-sherif/555452/|accessdate=2024-04-15|work=ar.globalsportsarchive.com}}</ref> ===
=== National Team Senior.<ref name=":0">{{Cite web|author=Eurobasket|title=Radwa Sherif, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket|url=https://www.eurobasket.com/index.aspx|accessdate=2024-04-15|work=Eurobasket LLC}}<cite class="citation web cs1" data-ve-ignore="true">Eurobasket. [https://www.eurobasket.com/index.aspx "Radwa Sherif, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket"]. ''Eurobasket LLC''<span class="reference-accessdate">. Retrieved <span class="nowrap">2024-04-15</span></span>.</cite></ref><ref>{{Cite web|title=Radwa Sherif (Sherif R.) - Player Profile - Flashscore.com.ng|url=https://www.flashscore.com.ng/player/sherif-radwa/zeQNUAJ5/|accessdate=2024-04-15|work=www.flashscore.com.ng|language=en-NG}}</ref><ref>{{Cite web|title=Radwa Sherif - Basketball player profile & career statistics - Global Sports Archive|url=https://ar.globalsportsarchive.com/people/basketball/radwa-sherif/555452/|accessdate=2024-04-15|work=ar.globalsportsarchive.com}}</ref> ===


* N'ime 2023 FIBA Women's AfroBasket, ọ gbara egwuregwu 3, na-ewe ihe dị ka isi 2.7, nkwụghachi 5.3, enyemaka 0.3, yana ọkwa arụmọrụ nke 5. <ref>{{Cite web|title=Radwa Sherif (Sherif R.) - Player Profile - Basketball24.com|url=https://www.basketball24.com/player/sherif-radwa/zeQNUAJ5/|accessdate=2024-04-15|work=www.basketball24.com|language=en}}</ref>
* Na oge afo 2023 FIBA Women's AfroBasket, ọ gbara egwuregwu ato, na-enweta akara 2.7, 5.3 rebounds, 0.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke ise. <ref>{{Cite web|title=Radwa Sherif (Sherif R.) - Player Profile - Basketball24.com|url=https://www.basketball24.com/player/sherif-radwa/zeQNUAJ5/|accessdate=2024-04-15|work=www.basketball24.com|language=en}}</ref>
* N'oge ntozu ntozu ụmụ nwanyị AfroBasket FIBA nke 2023, o sonye na egwuregwu 5, nkezi isi 8.6, nkwụghachi 3.6, enyemaka 0.4, yana ọkwa arụmọrụ nke 8.2.
* N'oge asọmpi AfroBasket nke ụmụ nwanyị nke FIBA nke oge afọ 2023, sonyere n'egwuregwu ise, na-enweta akara 8.6, 3.6 rebounds, 0.4 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 8.2.
* Na 2021 FIBA Women's Afrobasket Qualifiers Mpaghara 5, ọ gbara egwuregwu 4, na-agbakọ isi 2, nkwụghachi 2.5, enyemaka 0.3, yana nrịbama arụmọrụ nke 1.8.
* Na oge afo 2021 FIBA Women's Afrobasket - Qualifiers - Zone 5, ọ gbara egwuregwu ano, na-enweta nkezi points abuo, 2.5 rebounds, 0.3 assists, na arụmọrụ nke 1.8.
* N'ime 2017 FIBA Women's Afrobasket, ọ gbara egwuregwu iri na abụọ, na-agbakọ isi 3.9, nkwụghachi 2.8, enyemaka 0.3, yana ọkwa arụmọrụ nke 4.
* Na oge afo 2017 FIBA Women's Afrobasket, ọ gbara egwuregwu iri na abụọ, na-enweta akara 3.9, 2.8 rebounds, 0.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke ano.
* N'ozuzu, ngụkọta nkezi ya maka ọkwa ndị otu mba ahụ bụ isi 4.3, nkwụghachi 3.6, enyemaka 0.3, yana ọkwa arụmọrụ nke 4.8.
* N'ozuzu, ngụkọta nke ọ na-enweta maka ọkwa ndị isi otu mba bụ akara 4.3, 3.6 rebounds, 0.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 4.8.


=== Ndị ntorobịa otu mba <ref name=":0">{{Cite web|author=Eurobasket|title=Radwa Sherif, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket|url=https://www.eurobasket.com/index.aspx|accessdate=2024-04-15|work=Eurobasket LLC}}<cite class="citation web cs1" data-ve-ignore="true">Eurobasket. [https://www.eurobasket.com/index.aspx "Radwa Sherif, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket"]. ''Eurobasket LLC''<span class="reference-accessdate">. Retrieved <span class="nowrap">2024-04-15</span></span>.</cite></ref> ===
=== Ndị Ntorobịa Mba <ref name=":0">{{Cite web|author=Eurobasket|title=Radwa Sherif, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket|url=https://www.eurobasket.com/index.aspx|accessdate=2024-04-15|work=Eurobasket LLC}}<cite class="citation web cs1" data-ve-ignore="true">Eurobasket. [https://www.eurobasket.com/index.aspx "Radwa Sherif, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket"]. ''Eurobasket LLC''<span class="reference-accessdate">. Retrieved <span class="nowrap">2024-04-15</span></span>.</cite></ref> ===


* N'afọ 2017 FIBA U19 World Basketball, ọ gbara egwuregwu 7, na-agbakọ isi 9.9, nkwụghachi 8.4, enyemaka 0.7, yana ọkwa arụmọrụ nke 9.3. <ref>{{Cite web|title=Radwa Sherif on Hudl|url=https://www.hudl.com/profile/15876567|accessdate=2024-04-15|work=Hudl}}</ref> <ref>{{Cite web|date=2017-07-28|title=Egypt faces Mexico in U19 Basketball World Cup|url=https://www.egypttoday.com/Article/8/14315/Egypt-faces-Mexico-in-U19-Basketball-World-Cup|accessdate=2024-04-15|work=EgyptToday}}</ref>
* Na 2017 FIBA U19 Women's Basketball World Cup, ọ gbara egwuregwu asaa, na-enweta nkezi 9.9, 8.4 rebounds, 0.7 assists, na arụmọrụ nke 9.3 <ref>{{Cite web|title=Radwa Sherif on Hudl|url=https://www.hudl.com/profile/15876567|accessdate=2024-04-15|work=Hudl}}</ref><ref>{{Cite web|date=2017-07-28|title=Egypt faces Mexico in U19 Basketball World Cup|url=https://www.egypttoday.com/Article/8/14315/Egypt-faces-Mexico-in-U19-Basketball-World-Cup|accessdate=2024-04-15|work=EgyptToday}}</ref>
* N'ime 2016 Afrobasket U18 Women, ọ gbara egwuregwu 6, na-eme ka isi iri 10, nkwụghachi 8.5, enyemaka 1.3, yana ọkwa arụmọrụ nke 12.8. <ref>{{Cite web|title=Radwa Sherif profile, Afrobasket U18 Women 2016|url=http://archive.fiba.com/pages/eng/fa/player/p/pid/110142/sid/12640/tid/276/_/2016_Afrobasket_U18_Women_/index.html|accessdate=2024-04-15|work=FIBA.COM}}</ref>
* N'oge Afrobasket U18 Women nke afọ 2016, ọ gbara egwuregwu isii, na-enweta akara iri, 8.5 rebounds, 1.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 12.8. <ref>{{Cite web|title=Radwa Sherif profile, Afrobasket U18 Women 2016|url=http://archive.fiba.com/pages/eng/fa/player/p/pid/110142/sid/12640/tid/276/_/2016_Afrobasket_U18_Women_/index.html|accessdate=2024-04-15|work=FIBA.COM}}</ref>
* N'afọ 2015 FIBA U19 Women's World Championship, ọ gbara egwuregwu 2, na-akwụ ụgwọ 1 isi, nkwụghachi 1.5, enyemaka 0, yana ọkwa arụmọrụ nke -1.5.
* Na 2015 FIBA U19 Women's World Championship, ọ gbara egwuregwu abụọ, na-eme nkezi otu akara, 1.5 rebounds, 0 nyere aka, na ọkwa arụmọrụ nke -1.5.
* N'afọ 2014 FIBA U17 World Championship maka ụmụ nwanyị, ọ gbara egwuregwu 4, na-enweta isi 0, nkwụghachi 0, enyemaka 0, yana ọkwa arụmọrụ nke -0.5.
* Na 2014 FIBA U17 World Championship for Women, ọ gbara egwuregwu anọ, na-enweta nkezi 0 points, 0 rebounds, 0 assists, na arụmọrụ nke -0.5.
* N'oge asọmpi FIBA Africa U16 maka ụmụ nwanyị 2013, ọ gbara egwuregwu 6, na-enweta isi 7.3, nkwụghachi 5.5, enyemaka 0.8, yana ọkwa arụmọrụ nke 11.2.
* N'oge 2013 FIBA Africa U16 Championship for Women, ọ turu egwuregwu isii, na-enweta nkezi 7.3, 5.5 rebounds, 0.8 assists, na arụmọrụ nke 11.2.
* N'ozuzu, ngụkọta nkezi ya maka ọkwa ntorobịa otu mba bụ isi 6.4, nkwụghachi 5.4, enyemaka 0.7, yana ọkwa arụmọrụ nke 7.3.
* N'ozuzu, ngụkọta nke ndị ntorobịa ya maka ọkwa ndị otu mba bụ 6.4, 5.4 rebounds, 0.7 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 7.3.

== Edensibia ==


== Ntụaka ==
{{Reflist}}
[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]
[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]

Kuwaria shi mgbe 16:48, 26 Eprel 2024

 

Radwa Sherif
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie

Radwa Sherif (amụrụ ya n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Febụwarị nke afo 1998 na obodo Cairo) bụ onye Egypt na-atu bọọlụ nke na-agba maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị mba Egypt nakwa Sporting Club di na Egypt. Ọ dị 6 feet 1 inch n'ogologo (184cm). Ọ na-egwuri egwu maka Al Gezira, [1] Cairo. [2][3] Radwa Sherif bụ nwa afọ nke 6th of October City, Giza Governorate, nke di na mba Egypt.[4]

Ihe ndị dị mkpa n'ọrụ ya

[dezie | dezie ebe o si]

National Team Senior.[3][5][6]

[dezie | dezie ebe o si]
  • Na oge afo 2023 FIBA Women's AfroBasket, ọ gbara egwuregwu ato, na-enweta akara 2.7, 5.3 rebounds, 0.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke ise. [7]
  • N'oge asọmpi AfroBasket nke ụmụ nwanyị nke FIBA nke oge afọ 2023, ọ sonyere n'egwuregwu ise, na-enweta akara 8.6, 3.6 rebounds, 0.4 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 8.2.
  • Na oge afo 2021 FIBA Women's Afrobasket - Qualifiers - Zone 5, ọ gbara egwuregwu ano, na-enweta nkezi points abuo, 2.5 rebounds, 0.3 assists, na arụmọrụ nke 1.8.
  • Na oge afo 2017 FIBA Women's Afrobasket, ọ gbara egwuregwu iri na abụọ, na-enweta akara 3.9, 2.8 rebounds, 0.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke ano.
  • N'ozuzu, ngụkọta nke ọ na-enweta maka ọkwa ndị isi otu mba bụ akara 4.3, 3.6 rebounds, 0.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 4.8.

Ndị Ntorobịa Mba [3]

[dezie | dezie ebe o si]
  • Na 2017 FIBA U19 Women's Basketball World Cup, ọ gbara egwuregwu asaa, na-enweta nkezi 9.9, 8.4 rebounds, 0.7 assists, na arụmọrụ nke 9.3 [8][9]
  • N'oge Afrobasket U18 Women nke afọ 2016, ọ gbara egwuregwu isii, na-enweta akara iri, 8.5 rebounds, 1.3 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 12.8. [10]
  • Na 2015 FIBA U19 Women's World Championship, ọ gbara egwuregwu abụọ, na-eme nkezi otu akara, 1.5 rebounds, 0 nyere aka, na ọkwa arụmọrụ nke -1.5.
  • Na 2014 FIBA U17 World Championship for Women, ọ gbara egwuregwu anọ, na-enweta nkezi 0 points, 0 rebounds, 0 assists, na arụmọrụ nke -0.5.
  • N'oge 2013 FIBA Africa U16 Championship for Women, ọ turu egwuregwu isii, na-enweta nkezi 7.3, 5.5 rebounds, 0.8 assists, na arụmọrụ nke 11.2.
  • N'ozuzu, ngụkọta nke ndị ntorobịa ya maka ọkwa ndị otu mba bụ 6.4, 5.4 rebounds, 0.7 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 7.3.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Eurobasket. Al Gezira Cairo basketball, News, Roster, Rumors, Stats, Awards, Transactions, Details-afrobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2024-04-15.
  2. FIBA.basketball (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-15.
  3. 3.0 3.1 3.2 Eurobasket. Radwa Sherif, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2024-04-15. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  4. Radwa Salem Ahmed Sherif. play.fiba3x3.com. Retrieved on 2024-04-15.
  5. Radwa Sherif (Sherif R.) - Player Profile - Flashscore.com.ng (en-NG). www.flashscore.com.ng. Retrieved on 2024-04-15.
  6. Radwa Sherif - Basketball player profile & career statistics - Global Sports Archive. ar.globalsportsarchive.com. Retrieved on 2024-04-15.
  7. Radwa Sherif (Sherif R.) - Player Profile - Basketball24.com (en). www.basketball24.com. Retrieved on 2024-04-15.
  8. Radwa Sherif on Hudl. Hudl. Retrieved on 2024-04-15.
  9. Egypt faces Mexico in U19 Basketball World Cup. EgyptToday (2017-07-28). Retrieved on 2024-04-15.
  10. Radwa Sherif profile, Afrobasket U18 Women 2016. FIBA.COM. Retrieved on 2024-04-15.